Jeremaya 50:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova.+ Ọ ga-atọgbọrọ nkịtị.+ Onye ọ bụla na-agafe Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya Ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ọdachi niile dakwasịrị ya.+
13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova.+ Ọ ga-atọgbọrọ nkịtị.+ Onye ọ bụla na-agafe Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya Ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ọdachi niile dakwasịrị ya.+