Jeremaya 50:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: ‘M ga-emesi eze Babịlọn na ndị obodo ya ike, otú ahụ m mere eze Asiria.+
18 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: ‘M ga-emesi eze Babịlọn na ndị obodo ya ike, otú ahụ m mere eze Asiria.+