Jeremaya 50:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “A na-emegbu ndị Izrel na ndị Juda. Ndị niile dọọrọ ha n’agha ekweghị ahapụ ha.+ Ha ekweghị ahapụ ha ka ha laa.+
33 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “A na-emegbu ndị Izrel na ndị Juda. Ndị niile dọọrọ ha n’agha ekweghị ahapụ ha.+ Ha ekweghị ahapụ ha ka ha laa.+