Jeremaya 50:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 A ga-eji mma agha gbuo ndị na-etu ọnụ.* Ha agaghịkwa ama ihe ha na-eme eme. A ga-eji mma agha gbuo ndị agha Babịlọn, ụjọ ga-ejidekwa ha.+
36 A ga-eji mma agha gbuo ndị na-etu ọnụ.* Ha agaghịkwa ama ihe ha na-eme eme. A ga-eji mma agha gbuo ndị agha Babịlọn, ụjọ ga-ejidekwa ha.+