Jeremaya 51:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Babịlọn adaala na mberede, kụọ righirighi.+ Besierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ balsam a ga-ete ya maka ahụ́ na-egbu ya mgbu. Ikekwe, a ga-agwọta ya.” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:8 Ụlọ Nche,1/15/2002, p. 30-31
8 Babịlọn adaala na mberede, kụọ righirighi.+ Besierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ balsam a ga-ete ya maka ahụ́ na-egbu ya mgbu. Ikekwe, a ga-agwọta ya.”