Jeremaya 51:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha na-emegharị mmadụ anya,*+ na-atọkwa ọchị. N’oge Chineke ga-elebara ha anya, ha ga-ala n’iyi.