Jeremaya 51:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ndị mmadụ agaghịzi na-eji nkume e si na gị wapụta mere nkume ji ụlọ ma ọ bụ nkume e ji atọ ntọala,N’ihi na ị ga-atọgbọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
26 “Ndị mmadụ agaghịzi na-eji nkume e si na gị wapụta mere nkume ji ụlọ ma ọ bụ nkume e ji atọ ntọala,N’ihi na ị ga-atọgbọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.