27 “Gwunyenụ ihe ndị mmadụ ga-ahụ gbakọta.+
Fụọrọnụ mba dị iche iche opi.
Gwanụ mba dị iche iche ka ha lụso ya agha.
Kpọkọtanụ alaeze Ararat,+ alaeze Minaị na nke Ashkenaz+ ka ha lụso ya agha.
Họpụtanụ ọchịagha ga-alụso ya agha.
Meenụ ka ịnyịnya ju ebe niile ka ìgwè igurube.