Jeremaya 51:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Seraya nwa Neraya nwa Masaya ka o mee.+ Ọ gwara ya ihe a mgbe Seraya so Zedekaya bụ́ eze Juda gaa Babịlọn n’afọ nke anọ n’ọchịchị Zedekaya. N’oge ahụ, ọ bụ Seraya na-elekọta ihe niile eze nwe.
59 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Seraya nwa Neraya nwa Masaya ka o mee.+ Ọ gwara ya ihe a mgbe Seraya so Zedekaya bụ́ eze Juda gaa Babịlọn n’afọ nke anọ n’ọchịchị Zedekaya. N’oge ahụ, ọ bụ Seraya na-elekọta ihe niile eze nwe.