Abụ Ákwá 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ekeela mmehie m niile eriri otú e si eke yok. O ji aka ya kee ha. O kegidere ha n’olu m. Ike agwụkwala m. O nyefeela m n’aka ndị ka m ike.+
14 Jehova ekeela mmehie m niile eriri otú e si eke yok. O ji aka ya kee ha. O kegidere ha n’olu m. Ike agwụkwala m. O nyefeela m n’aka ndị ka m ike.+