Abụ Ákwá 3:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ihi na ịta ndị mmadụ ahụhụ ma ọ bụ ime ka ha na-eru uju anaghị atọ ya ụtọ.+