Ezikiel 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’elu isi ndị mmụọ ozi ahụ, e nwere ihe yiri mbara igwe nke na-egbu maramara ka mkpụrụ mmiri. Ọ dị egwu, gbasaakwa n’elu isi ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:22 Ezigbo Ofufe, p. 38 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 10
22 N’elu isi ndị mmụọ ozi ahụ, e nwere ihe yiri mbara igwe nke na-egbu maramara ka mkpụrụ mmiri. Ọ dị egwu, gbasaakwa n’elu isi ha.+