Ezikiel 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe ọ gwara m okwu, mmụọ nsọ dakwasịrị m ma mee ka m guzoro ọtọ,+ ka m wee nụ ihe onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 4-5
2 Mgbe ọ gwara m okwu, mmụọ nsọ dakwasịrị m ma mee ka m guzoro ọtọ,+ ka m wee nụ ihe onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.