Ezikiel 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel.+ Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+
17 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel.+ Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+