Ezikiel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị, ma ọ hapụghị ajọ omume ya na àgwà ọjọọ ya, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya, ma ị gbarala isi onwe gị.*+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:19 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 15
19 Ma, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị, ma ọ hapụghị ajọ omume ya na àgwà ọjọọ ya, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya, ma ị gbarala isi onwe gị.*+