-
Ezikiel 3:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Mmụọ Jehova dakwasịrị m ebe ahụ, Chineke asị m: “Bịa gawa na ndagwurugwu. M ga-agwa gị okwu ebe ahụ.”