-
Ezikiel 5:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe a bụ Jeruselem. Emeela m ka ọ dịrị n’etiti mba dị iche iche. Ala dị iche iche gbakwara ya gburugburu.
-