Ezikiel 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘Unu na-enye nsogbu karịa mba niile gbara unu gburugburu. Unu anaghị edebe iwu m. Unu anaghị eme ihe m chọrọ,* kama, unu na-eme ihe mba ndị gbara unu gburugburu chọrọ.+
7 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘Unu na-enye nsogbu karịa mba niile gbara unu gburugburu. Unu anaghị edebe iwu m. Unu anaghị eme ihe m chọrọ,* kama, unu na-eme ihe mba ndị gbara unu gburugburu chọrọ.+