Ezikiel 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Jeruselem, m ga-emesi gị ike.+ M ga-atakwa gị ahụhụ. M ga-emekwa gị ihe ndị a n’ihu mba dị iche iche.+
8 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Jeruselem, m ga-emesi gị ike.+ M ga-atakwa gị ahụhụ. M ga-emekwa gị ihe ndị a n’ihu mba dị iche iche.+