Ezikiel 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Jeruselem, m ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị. Mba ndị gbara gị gburugburu na ndị niile na-agafe agafe ga-ejikwa gị na-abụ ndị ọzọ ọnụ.+
14 “‘Jeruselem, m ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị. Mba ndị gbara gị gburugburu na ndị niile na-agafe agafe ga-ejikwa gị na-abụ ndị ọzọ ọnụ.+