Ezikiel 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Rụọ agbụ ígwè,*+ n’ihi na a na-ekpe ndị mmadụ ikpe mkpegbu n’obodo a niile, na-egbukwa ha.+ Tigbuo zọgbuo jukwara n’obodo a.+
23 “‘Rụọ agbụ ígwè,*+ n’ihi na a na-ekpe ndị mmadụ ikpe mkpegbu n’obodo a niile, na-egbukwa ha.+ Tigbuo zọgbuo jukwara n’obodo a.+