Ezikiel 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M ga-akpọbata ndị kacha njọ ná mba niile.+ Ha ga-ebichikwa n’ụlọ ndị obodo a.+ M ga-emekwa ka ndị dị ike kwụsị nganga ha na-akpa. A ga-emerụkwa ebe nsọ ha.+
24 M ga-akpọbata ndị kacha njọ ná mba niile.+ Ha ga-ebichikwa n’ụlọ ndị obodo a.+ M ga-emekwa ka ndị dị ike kwụsị nganga ha na-akpa. A ga-emerụkwa ebe nsọ ha.+