Ezikiel 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M wee banye ma lee anya ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, hụ ebe a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-arị arị* na anụmanụ ndị na-asọ oyi+ nakwa arụsị niile na-asọ oyi* nke ndị Izrel.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:10 Ụlọ Nche,1/15/1993, p. 27
10 M wee banye ma lee anya ná mgbidi ahụ gbaa gburugburu, hụ ebe a tụrụ ụdị ihe ọ bụla na-arị arị* na anụmanụ ndị na-asọ oyi+ nakwa arụsị niile na-asọ oyi* nke ndị Izrel.+