Ezikiel 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ ihe yiri nkume safaya n’elu mbara igwe dị n’elu isi ndị cherob. Ihe ahụ yiri ocheeze.+
10 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ ihe yiri nkume safaya n’elu mbara igwe dị n’elu isi ndị cherob. Ihe ahụ yiri ocheeze.+