Ezikiel 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Unu na-atụ ụjọ mma agha,+ ma m ga-eme ka e jiri mma agha gbuo unu.
8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Unu na-atụ ụjọ mma agha,+ ma m ga-eme ka e jiri mma agha gbuo unu.