Ezikiel 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a niile ga-eme ha n’ihi na ha eduhiela ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+ Ọ bụrụ na e jiri ihe na-esighị ike rụọ ahụ́ ụlọ, ndị na-ete ya nzu na-ete ya na nkịtị.’*+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:10 Ụlọ Nche,10/1/1999, p. 13-14
10 Ihe a niile ga-eme ha n’ihi na ha eduhiela ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+ Ọ bụrụ na e jiri ihe na-esighị ike rụọ ahụ́ ụlọ, ndị na-ete ya nzu na-ete ya na nkịtị.’*+