Ezikiel 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Ọ bụrụkwa na mụ emee ka anụ ọhịa ọjọọ dị iche iche bata n’obodo ma tagbuo ndị bi na ya,* meekwa ka obodo ahụ tọgbọrọ nkịtị nke na e nweghịzi onye ga na-esi na ya agafe n’ihi anụ ọhịa ndị ahụ,+
15 “‘Ọ bụrụkwa na mụ emee ka anụ ọhịa ọjọọ dị iche iche bata n’obodo ma tagbuo ndị bi na ya,* meekwa ka obodo ahụ tọgbọrọ nkịtị nke na e nweghịzi onye ga na-esi na ya agafe n’ihi anụ ọhịa ndị ahụ,+