Ezikiel 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ị gakwuuru ụmụ nwoke ndị Ijipt,+ ndị agbata obi gị ara ịkwa iko na-agba,* gị na ha ana-akwa iko. I jikwa akwụna ị na-agba n’esepụghị aka na-akpasu m iwe.
26 Ị gakwuuru ụmụ nwoke ndị Ijipt,+ ndị agbata obi gị ara ịkwa iko na-agba,* gị na ha ana-akwa iko. I jikwa akwụna ị na-agba n’esepụghị aka na-akpasu m iwe.