Ezikiel 17:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-agbajiri otu alaka n’ọnụ ọnụ osisi sida ahụ toro ogologo.+ M ga-adọkwa ya. M ga-agbajiri ome o pupụtara n’elu alaka ya.+ M ga-adọkwa ya n’elu otu ugwu dị elu.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:22 Ezigbo Ofufe, p. 86-87 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 12-13
22 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-agbajiri otu alaka n’ọnụ ọnụ osisi sida ahụ toro ogologo.+ M ga-adọkwa ya. M ga-agbajiri ome o pupụtara n’elu alaka ya.+ M ga-adọkwa ya n’elu otu ugwu dị elu.+