Ezikiel 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ọ na-emegbu ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ọ na-anara mmadụ ihe ya n’ike, ọ naghị enyeghachi mmadụ ihe ibé o nyere ya,+ ọ na-atụkwasị arụsị dị iche iche na-asọ oyi obi, ọ na-akpa arụ dị iche iche,+
12 ọ na-emegbu ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ọ na-anara mmadụ ihe ya n’ike, ọ naghị enyeghachi mmadụ ihe ibé o nyere ya,+ ọ na-atụkwasị arụsị dị iche iche na-asọ oyi obi, ọ na-akpa arụ dị iche iche,+