-
Ezikiel 18:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, nna ya ga-anwụ ebe ọ bụ na ọ na-egwu ndị mmadụ wayo, na-anara nwanne ya ihe n’ike, na-emekwa ihe na-adịghị mma n’obodo ya. Ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya.
-