Ezikiel 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mkpụrụ obi* ọ bụla nke na-emehie ga-anwụ.+ Nwa agaghị aza ajụjụ maka mmehie nna ya. Nna agaghịkwa aza ajụjụ maka mmehie nwa ya. A ga-akwụ onye ezi omume ụgwọ maka ezi omume ya. A ga-atakwa onye ajọ omume ahụhụ maka ihe ọjọọ ọ na-eme.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:20 Ụlọ Nche,3/15/2010, p. 28-2910/1/1997, p. 19
20 Mkpụrụ obi* ọ bụla nke na-emehie ga-anwụ.+ Nwa agaghị aza ajụjụ maka mmehie nna ya. Nna agaghịkwa aza ajụjụ maka mmehie nwa ya. A ga-akwụ onye ezi omume ụgwọ maka ezi omume ya. A ga-atakwa onye ajọ omume ahụhụ maka ihe ọjọọ ọ na-eme.+