Ezikiel 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Ọ bụrụ na onye ajọ omume ahapụ mmehie niile ọ na-eme, ma na-edebe iwu m, na-emekwa ihe dị mma na ezi omume, ọ ga-adịrị ndụ na-aga. Ọ gaghị anwụ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:21 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 18
21 “‘Ọ bụrụ na onye ajọ omume ahapụ mmehie niile ọ na-eme, ma na-edebe iwu m, na-emekwa ihe dị mma na ezi omume, ọ ga-adịrị ndụ na-aga. Ọ gaghị anwụ.+