Ezikiel 18:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘Ndị Izrel ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.” Ndị Izrel, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma n’eziokwu?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?’ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:29 Ụlọ Nche,8/15/2013, p. 11
29 “‘Ndị Izrel ga-asịkwa: “Ihe Jehova na-eme adịghị mma.” Ndị Izrel, ọ̀ bụ mụnwa na-eme ihe na-adịghị mma n’eziokwu?+ Ọ́ bụghị ununwa na-eme ihe na-adịghị mma?’