Ezikiel 18:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ naghị atọ m ụtọ ka onye ọ bụla nwụọ.+ N’ihi ya, chegharịanụ ka unu wee dịrị ndụ na-aga.’”+
32 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ naghị atọ m ụtọ ka onye ọ bụla nwụọ.+ N’ihi ya, chegharịanụ ka unu wee dịrị ndụ na-aga.’”+