Ezikiel 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma e mechara jiri iwe fopụ ya,+ tụsakwa ya n’ala,Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka mkpụrụ ya kpọọ nkụ. A gbajipụrụ alaka ya ndị siri ike, ha akpọnwụọ,+ ọkụ erepịakwa ha.+
12 Ma e mechara jiri iwe fopụ ya,+ tụsakwa ya n’ala,Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka mkpụrụ ya kpọọ nkụ. A gbajipụrụ alaka ya ndị siri ike, ha akpọnwụọ,+ ọkụ erepịakwa ha.+