-
Ezikiel 20:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọ̀ kwa unu ka na-emerụ onwe unu ruo taa, ebe ọ bụ na unu na-achụrụ arụsị niile na-asọ oyi unu na-efe àjà, na-akpọ ụmụ unu ọkụ iji chụọ àjà?+ Ndị Izrel, ọ̀ bụ unu mechaa ihe a, mụ atụpụrụ unu ọnụ ma unu chọọ ịjụta m ihe?”’+
“Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, agaghị m atụpụrụ unu ọnụ ma unu chọọ ịjụta m ihe.+
-