Ezikiel 20:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 M ga-eji maka ihe na-esi ísì ọma nke ga-eme m obi ụtọ kpọpụta unu ná mba dị iche iche unu nọ, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’anya mba niile.’+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:41 Ezigbo Ofufe, p. 107-109
41 M ga-eji maka ihe na-esi ísì ọma nke ga-eme m obi ụtọ kpọpụta unu ná mba dị iche iche unu nọ, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’anya mba niile.’+