Ezikiel 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Obodo ndị dị gị nso na ndị dị gị anya ga-akwa gị emo+ n’ihi na ị bụ obodo nwere aha ọjọọ na nke ọgba aghara juru na ya.
5 Obodo ndị dị gị nso na ndị dị gị anya ga-akwa gị emo+ n’ihi na ị bụ obodo nwere aha ọjọọ na nke ọgba aghara juru na ya.