Ezikiel 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị bi n’ime gị na-eleda nne na nna ha anya.+ Ha na-erigbu onye mbịarambịa. Ha na-emegbukwa nwa na-enweghị nna* na nwaanyị isi mkpe.”’”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:7 Ụlọ Nche,8/1/2012, p. 27
7 Ndị bi n’ime gị na-eleda nne na nna ha anya.+ Ha na-erigbu onye mbịarambịa. Ha na-emegbukwa nwa na-enweghị nna* na nwaanyị isi mkpe.”’”+