Ezikiel 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Obi ọ̀ ga-esi unu ike, aka agharakwa ịna-ama unu jijiji ụbọchị m ga-ata unu ahụhụ?+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a. M ga-emekwa ihe.
14 Obi ọ̀ ga-esi unu ike, aka agharakwa ịna-ama unu jijiji ụbọchị m ga-ata unu ahụhụ?+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a. M ga-emekwa ihe.