Ezikiel 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ hapụghị akwụna ọ malitere ịgba n’Ijipt, n’ihi na ha na ya dinara mgbe ọ bụ nwa agbọghọ. Ha pịkwara ya aka n’ara mgbe ọ na-amabeghị nwoke. Ha nọkwa na-achụ ya ka ha na ya dinaa.*+
8 Ọ hapụghị akwụna ọ malitere ịgba n’Ijipt, n’ihi na ha na ya dinara mgbe ọ bụ nwa agbọghọ. Ha pịkwara ya aka n’ara mgbe ọ na-amabeghị nwoke. Ha nọkwa na-achụ ya ka ha na ya dinaa.*+