Ezikiel 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ebe ọ nọ na-agba akwụna n’asọghị anya, na-agbakwa onwe ya ọtọ,+ ihe ya sọwara m oyi, mụ ajụ ya otú m* jụrụ nwanne ya nwaanyị.+
18 “Ebe ọ nọ na-agba akwụna n’asọghị anya, na-agbakwa onwe ya ọtọ,+ ihe ya sọwara m oyi, mụ ajụ ya otú m* jụrụ nwanne ya nwaanyị.+