Ezikiel 23:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi ya, Oholiba, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru gbasara gị, sị, ‘M ga-eme ka ndị gị na ha na-eme enyi mee gị ihe,+ ya bụ, ndị ihe ha sọwara gị* oyi gị ajụ ha. M ga-esi ná mpaghara niile kpọta ha ka ha mee gị ihe.+
22 “N’ihi ya, Oholiba, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru gbasara gị, sị, ‘M ga-eme ka ndị gị na ha na-eme enyi mee gị ihe,+ ya bụ, ndị ihe ha sọwara gị* oyi gị ajụ ha. M ga-esi ná mpaghara niile kpọta ha ka ha mee gị ihe.+