Ezikiel 23:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ha ga-eyipụ gị uwe gị,+ jichiekwa ọmarịcha ihe ndị i ji achọ mma.+