Ezikiel 23:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 A ga-eme gị ihe ndị a n’ihi na ị na-achụ mba dị iche iche dị ka nwaanyị akwụna.+ I jirikwala arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi merụọ onwe gị.+
30 A ga-eme gị ihe ndị a n’ihi na ị na-achụ mba dị iche iche dị ka nwaanyị akwụna.+ I jirikwala arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi merụọ onwe gị.+