Ezikiel 23:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ị nọdụkwara ọdụ n’otu ọmarịcha oche,+ nke a dọsara tebụl n’ihu ya.+ I dosakwara insens m+ na mmanụ m+ n’elu tebụl ahụ.
41 Ị nọdụkwara ọdụ n’otu ọmarịcha oche,+ nke a dọsara tebụl n’ihu ya.+ I dosakwara insens m+ na mmanụ m+ n’elu tebụl ahụ.