Ezikiel 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Obodo nke na-egbu mmadụ* ga-ata ahụhụ.+ Ọ bụ ite tara nchara e ji esi nri, nke nchara ọ tara na-apụbeghị na ya. Wepụtanụ anụ dị n’ime ya otu otu.+ Unu eferela ya nza. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:6 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 14
6 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Obodo nke na-egbu mmadụ* ga-ata ahụhụ.+ Ọ bụ ite tara nchara e ji esi nri, nke nchara ọ tara na-apụbeghị na ya. Wepụtanụ anụ dị n’ime ya otu otu.+ Unu eferela ya nza.