Ezikiel 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ihe a ga-eme ka m jiri iwe taa ha ahụhụ. Ahapụrụ m ọbara ndị ahụ na nkume na-enweghị ihe dị n’elu ya, nke na-akwọkwa mụrụmụrụ,Ka a ghara ikpochi ya ájá.’+
8 Ihe a ga-eme ka m jiri iwe taa ha ahụhụ. Ahapụrụ m ọbara ndị ahụ na nkume na-enweghị ihe dị n’elu ya, nke na-akwọkwa mụrụmụrụ,Ka a ghara ikpochi ya ájá.’+