Ezikiel 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ata obodo na-egbu ndị mmadụ* ahụhụ.+ M ga-achịkọta nkụ, ikpo ya ga-adịkwa elu.
9 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ata obodo na-egbu ndị mmadụ* ahụhụ.+ M ga-achịkọta nkụ, ikpo ya ga-adịkwa elu.